Nnoko gi na Jisos

Ubochi mbu: Mmalite  Jenesis 1:1-26:5; Isaia 52:7-53:12
Ubochi nke abuo: Omumu nke di ebube  Luk 1:3-2:18
Ubochi nke ato: Baptism nke Jisos  Luk 3:1-23
Ubochi nke ano: Ekwensu nwara Jisos onwunwa  Luk 4:1-13
Ubochi nke ise: Ije-ozi Jisos  Luk 4:16-31
Ubochi nke isii: Ezigbo nwetu n’ala  Luk 18:10-14
Ubochi nke asaa: Iribe-ama nke ikuta azu  Luk 5:4-11
Ubochi nke asato: Ime ka esi n’onwu bilie  Luk 8:41-56
Ubochi nke itolu: Ihoro mmadu iri-na-abuo ahu   Luk 5:27-28,6:12-16
Ubochi nke iri: Ndi Ngozi na-adiri  Luk 6:17-23
Ubochi iri-na-otu: Okwu ekwuru n’elu ugwu (Agba nke mbu) Luk 6:24-27
Ubochi iri-na-abuo: Okwu ekwuru n’elu ugwu (Agba nke abuo)  Luk 6:27-42
Ubochi nke iri-na-ato: Mgbaghara na ido aka na nti Luk 7:36-50
Ubochi nke iri-na-ano: Umu nwanyi ndi na-eso uzo Ya  Luk 8:1-3
Ubochi nke iri-na-ise: Ajuju Jon juru  Luk 7:18-23
Ubochi nke iri-na-isii: Ilu banyere ala-ubi  Luk 8:4-15
Ubochi nke iri-na-asaa: Ilu banyere ori-ona  Luk 8:16-18
Ubochi nke iri-na-asato: Ebili mmiri  Luk 8:22-26
Ubochi nke iri-na-tolu: Onye mmuo ojoo  Luk 8:27-39
Ubochi nke Iri-abuo: Inyeju puku mmadu ise afo  Luk 9:11-17
Ubochi nke iri-abuo-na-out: Onye Jisos bu n’ezie  Luk 9:18-22
Ubochi nke iri-abuo-na-abuo: Ekpere nke Onye-Nwe-Anyi  Luk 11:1-4
Ubochi nke iri-abuo-na-ato: Epkere na Nchegbu  Luk 11:9-13,12:22-28
Ubochi iri-abuo-na-ano: Ndi nke Ala-Eze  Luk 13:18-19
Ubochi iri-abuo-na-ise: Mgbagwoju anya nke Ala-Eze  Luk 12:10-16
Ubochi nke iri-abuo-na-isii: Ezigbo Onye Sameria  Luk 10:25-37
Ubochi nke iri-abuo-na-asaa: Nwoke Kpuru isi  Luk 18:35-43
Ubochi nke iri-abuo-na-asato: Zakios  Luk 19:1-10
Ubochi nke iri-abuo-na-itoli: Iba na Jerusalem na mmeri  Luk 19:28-41
Ubochi nke iri-ato: Ihe banyere ego Luk 19:45-21:4
Ubochi iri-ato-na-otu: Ikike nke Jisos Luk 20:1-26
Ubochi nke iri-ato-na-abuo: Oriri Ngabiga Luk 22:7-23
Ubochi nke iri-ato-na-ato: Okwu nke Jisos n’ulo-elu ahu Luk 22:26-38
Ubochi nke iri-ato-na-ano: Irara nye  Luk 22:40-65
Ubochi nke iri-ato-na-ise: Onwunwa  Luk 22:63-71
Ubochi nke iri-ato-na-isii: Nkpogide n’obe  Luk 23:25-45
Ubochi nke iri-ato-na-asaa: Onwu nke Jisos  Luk 23:44-56
Ubochi nke iri-ato-na-asato: O siwo n’onwu bilie  Luk 23:56-24:50
Ubochi nke iri-ato-na-itolu: Okpukpo oku  Ndi-Rom 3:23, 5:8, 6:23
Ubochi nke iri ano: Ozi di Ukuu  Matiu 28:18-20